Zefanaya 1:7 BIU

[7] Dere duu nʼihu Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ nʼihi na ụbọchị ikpe ya ahụ dị egwu na-abịa nso. ONYENWE ANYỊ ejikerela ịchụ aja; o doola ndị ọ kpọrọ oriri nsọ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.