Jeremaya 19:6 BIU

[6] Ya mere, kpacharanụ anya, nʼihi na ụbọchị ahụ na-abịa, ka ONYENWE ANYỊ kwubiri, mgbe ndị mmadụ agaghị akpọkwa ebe a Tofet ma ọ bụkwanụ Ndagwurugwu nke Ben Hinom, kama a ga-akpọ ya Ndagwurugwu Ogbugbu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.