Jeremaya 19:3 BIU

[3] Sị ha, ‘Nụrụnụ okwu ONYENWE ANYỊ, unu ndị eze Juda, na ndị Jerusalem. Ihe ndị a ka ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile, onye bụ Chineke Izrel kwuru. Geenụ ntị! Aga m eme ka ihe ọjọọ bịakwasị ala a, ụdị ihe ọjọọ ga-eme ka ntị ọbụla nụrụ ya zụọ wuruwuru.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 216K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.