Jeremaya 17:20 BIU

[20] Gwa ha sị, ‘Nụrụnụ okwu ONYENWE ANYỊ, unu ndị eze Juda na ndị Juda niile, na ndị niile bi na Jerusalem, ndị na-esi nʼọnụ ụzọ a apụ, na-abatakwa.’

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.