2 Ihe e mere 19:2 BIU

[2] Jehu nwa Hanani, onye ọhụ ọhụ, pụrụ gaa izute ya; ọ sịrị eze Jehoshafat, “O kwesiri ka i nyere onye ọjọọ aka? Ọ bụkwa ndị na-akpọ ONYENWE ANYỊ asị ka ị na-ahụ nʼanya? Nʼihi nke a iwe ọkụ ONYENWE ANYỊ adakwasịla gị.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.