Maika 3:11 BIU

[11] Ndịisi ya na-ekpe ikpe nʼihi ngarị, ndị nchụaja ya na-akụzi ihe nʼihi ụgwọ, ebe ndị amụma ya na-ajụta ase nʼihi ego. Ma ha dabere na ONYENWE ANYỊ na-asị, “ONYENWE ANYỊ ọ nọnyeereghị anyị? O nweghị ihe ọjọọ ga-abịakwasị anyị.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.