Maika 1:2 BIU

[2] Geenụ ntị, unu ndị mmadụ, unu niile, gee ntị, gị ụwa na ndị niile bi nʼime ya ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ gbaa akaebe megide unu, bụ Onyenwe anyị site nʼụlọnsọ ukwu ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.