Jona 1:14 BIU

[14] Mgbe ahụ, ha tikuru ONYENWE ANYỊ mkpu akwa sị, “ONYENWE ANYỊ, biko ekwela ka anyị nwụọ nʼihi ọnwụ nwoke a. Biko, atụkwasịkwala ọbara nwoke a na-emeghị ihe ọjọọ nʼisi anyị, nʼihi na gị ONYENWE ANYỊ emeela dịka i si chọọ.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.