Jona 1:10 BIU

[10] Egwu dị ukwuu tụrụ ụmụ nwoke ahụ, ha sịrị ya, “Gịnị ka i mere?” Nʼihi na ha matara na o si nʼihu ONYENWE ANYỊ na-agbapụ ọsọ, nʼihi na ọ gwala ha rịị na ọ bụ otu o si dị.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.