Jeremaya 9:12 BIU

[12] Olee onye ahụ maara ihe, nke nwere ike ịghọta ihe ndị a niile? Onye ka ONYENWE ANYỊ ziri ihe ndị a, nke ga-akọwa ya? Gịnị mere e ji bibie ala a, kposaa ya, mee ka ọ tọgbọrọ nʼefu dịka ọzara mmadụ na-enweghị ike ịgafe?

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.