Jeremaya 43:2 BIU

[2] Azaraya nwa Hoshaya, Johanan nwa Kariya na ndị nganga niile nọ nʼebe ahụ, gwara Jeremaya okwu sị ya, “Ọ bụ okwu ụgha ka i kwuru! ONYENWE ANYỊ Chineke anyị ezighị gị ka i kwuo na anyị ekwesighị ịga biri nʼIjipt,

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 216K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.