Jeremaya 42:20 BIU

[20] na unu mehiere nʼobi unu mgbe unu ziri m sị m jụta ONYENWE ANYỊ Chineke unu ase. Mgbe ahụ, unu rịọrọ m sị m, ‘Rịọrọ anyị ONYENWE ANYỊ Chineke anyị arịrịọ, gwa anyị ihe niile o kwuru, anyị ga-emekwa ya.’

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.