Jeremaya 33:11 BIU

[11] olu ọṅụ na obi ụtọ, na olu ndị ikom na ndị inyom na-alụ di na nwunye, na olu ndị ahụ niile na-eweta onyinye ekele nʼụlọ ONYENWE ANYỊ, ndị ahụ ga-asị, “ ‘ “Nyenụ ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile ekele nʼihi na ONYENWE ANYỊ dị mma. Ịhụnanya ya na-adịgidekwa ruo mgbe ebighị ebi.” Nʼihi na aga m eme ka ndị ala a, nke a dọtara nʼagha lọta, dịkwa ka ha dị na mbụ,’ otu a ka ONYENWE ANYỊ kwuru.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.