Jeremaya 32:17 BIU

[17] “Gị, Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ ọ bụ gị sitere nʼike gị dị ukwuu, na aka gị e setịrị eseti mee eluigwe na ụwa. O nweghị ihe ọbụla ị na-enweghị ike ime.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.