Jeremaya 31:7 BIU

[7] Ihe ndị a ka ONYENWE ANYỊ kwuru, “Tienụ mkpu ọṅụ nʼihi Jekọb, tienụ mkpu ọṅụ nʼihi onye ahụ kachasị mba niile nʼịdị ukwuu. Meenụ ka a nụrụ ya, toonu ma na-asịkwanụ, ‘ONYENWE ANYỊ, biko, zọpụta ndị gị, bụ ndị Izrel fọdụrụ.’

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 216K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.