Jeremaya 31:16 BIU

[16] Ma otu a ka ONYENWE ANYỊ kwuru, “Jide olu gị aka, ka ọ ghara ịkwa akwa, jidekwa anya gị abụọ, ka ha ghara ịgba anya mmiri, nʼihi na a ga-akwụ gị ụgwọ ọrụ nʼihi ọrụ gị.” Otu a ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara. “Ha ga-esite nʼala ndị iro ha lọtakwa.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 216K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.