Jeremaya 30:3 BIU

[3] Nʼihi na ụbọchị ndị ahụ na-abịa,’ ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara, ‘mgbe m ga-akpọghachite ndị m bụ Izrel na Juda si nʼebe e mere ka ha jee biri na mba ọzọ lọta. Aga m eme ka ha laghachi nʼala ahụ m nyere nna nna ha, ka ha nwetakwa ya.’ Otu a ka ONYENWE ANYỊ kwuru.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.