Jeremaya 21:14 BIU

[14] Aga m enye gị ahụhụ nke ruuru gị nʼihi ajọ omume gị, otu a ka ONYENWE ANYỊ kwubiri. Aga m amụnye ọkụ nʼoke ọhịa gị niile, nke ga-erechapụ ihe niile dị gị gburugburu.’ ”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.