Jeremaya 20:1 BIU

[1] Mgbe Pashua nwa Imea, bụ onye nchụaja, ma burukwa onyeisi na-elekọta ụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYỊ, nụrụ amụma ndị a Jeremaya na-ebu,

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.