Jeremaya 11:21 BIU

[21] Ya mere, nke a ka ONYENWE ANYỊ na-ekwu banyere ndị Anatot ahụ na-achọ ịnapụ gị ndụ gị, ndị ahụ na-asị gị, “Ebukwala amụma site nʼaha ONYENWE ANYỊ ka ị ghara ịnwụ nʼaka anyị.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.