Jenesis 39:5 BIU

[5] Site nʼoge a, o mere ka ọ bụrụ onye na-elekọta ezinaụlọ ya na ihe niile o nwere, ONYENWE ANYỊ gọziri ezinaụlọ onye Ijipt ahụ nʼihi Josef. Ngọzị ONYENWE ANYỊ dịkwasịrị nʼihe niile Pọtifa nwere, ma ihe o nwere nʼụlọ ma ndị o nwere nʼubi ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.