Jenesis 39:23 BIU

[23] Onyeisi ndị nche ụlọ mkpọrọ ahụ enyeghịkwa onwe ya nsogbu maka ihe ọbụla. Nʼihi na ONYENWE ANYỊ nọnyeere Josef, mee ka ihe ọbụla ọ na-eme gaa nke ọma.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.