Jenesis 24:27 BIU

[27] Kwuo sị, “Ngọzị dịrị ONYENWE ANYỊ, bụ Chineke nna m ukwu Ebraham, onye na-esitebeghị nʼebe nna m ukwu nọ wezuga ebere ya na ikwesi ntụkwasị obi ya. Ma banyere mụ onwe m, ONYENWE ANYỊ e duola m nʼije a, kpọrọ m rute nʼụlọ ndị ikwu nna m ukwu.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.