Izikiel 36:23 BIU

[23] Aga m eme ka ịdị nsọ nke aha ukwuu m, nke unu mere ka ọ ghara ịdị nsọ nʼetiti mba niile, pụta ìhè. Mgbe ahụ, mba niile ga-amakwa na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYỊ, otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ kwupụtara, mgbe a ga-edo m nsọ site nʼime unu nʼanya ha.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.