Izikiel 34:17 BIU

[17] “ ‘Ma unu onwe unu, ụmụ igwe anụ ụlọ m, otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ kwuru, aga m ekpe ikpe nʼetiti atụrụ na atụrụ, ebule na mkpi.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.