Ilu 1:7 BIU

[7] Ịtụ egwu ONYENWE ANYỊ bụ mmalite ihe ọmụma. Ọ bụkwa naanị ndị nzuzu bụ ndị na-adịghị anabata amamihe na ịdọ aka na ntị. Okwu mmalite: Nkwado maka ịnabata amamihe

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.