Diuteronomi 34:1 BIU

[1] Mgbe ahụ, Mosis sitere na mbara ala Moab rigoruo nʼelu nʼugwu Nebo, ruo nʼelu Pisga, nke dị na ncherita ihu Jeriko. Nʼebe ahụ ONYENWE ANYỊ mere ka ọ hụ ala ahụ niile anya site na Gilead ruo Dan;

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.