Diuteronomi 33:12 BIU

[12] Mosis kwuru banyere ebo Benjamin sị, “Ka onye ahụ ONYENWE ANYỊ hụrụ nʼanya zuru ike na-atụghị ụjọ nʼime ya. Nʼihi na ọ ga-ekpuchi ya ogologo ụbọchị niile. Ọ bụkwa nʼetiti ubu ya abụọ ka onye ONYENWE ANYỊ hụrụ nʼanya na-anọ.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.