Diuteronomi 31:9 BIU

[9] Mgbe ahụ, Mosis depụtara iwu ndị ahụ niile nʼakwụkwọ, were ya nye ndị nchụaja, ụmụ Livayị, ndị na-ebu igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYỊ ahụ. Mosis nyekwara ndị okenye Izrel akwụkwọ a e dere iwu niile.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.