Diuteronomi 30:16 BIU

[16] Enyela m gị iwu taa, sị gị hụ ONYENWE ANYỊ bụ Chineke gị nʼanya, ana m asịkwa gị gbasoo ụzọ ya, ma debekwa iwu na ụkpụrụ ya niile, ka ị dịrị ndụ, ghọọkwa mba buru ibu, ka ONYENWE ANYỊ bụ Chineke gị gọzie gị nʼala ahụ ị na-aga inweta.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.