Diuteronomi 29:20 BIU

[20] Nʼihi na ONYENWE ANYỊ agaghị agbaghara onye dị otu a! Iwe ya, na ekworo ya, ga-adị ọkụ megide nwoke ahụ. Ọbụbụ ọnụ niile e dere nʼime akwụkwọ a ga-abịakwasịkwa ya. ONYENWE ANYỊ ga-ehichapụkwa aha ya, ka a ghara ịnụkwa ihe banyere ya nʼụwa.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.