Diuteronomi 24:13 BIU

[13] Weghachiri ya akwa ahụ nʼanyasị, ka onye agbataobi gị jiri ya hie ụra abalị. Mgbe ahụ ha ga-ekele gị, ONYENWE ANYỊ Chineke gị ga-agụkwara gị ya nʼezi omume.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.