Diuteronomi 23:21 BIU

[21] Mgbe i kwere ONYENWE ANYỊ bụ Chineke gị nkwa, alala azụ nʼịkwụghachi ya, nʼihi na ONYENWE ANYỊ Chineke gị chọrọ ka ị kwụghachi nkwa gị ọsịịsọ. Ọ ga-abụkwara gị mmehie ma i meghị ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.