Diuteronomi 23:14 BIU

[14] Ụlọ ikwu gị ga-adị nsọ, nʼihi na ONYENWE ANYỊ Chineke gị na-ejegharị nʼetiti gị ichebe gị, na ịnapụta gị site nʼaka ndị iro gị. ONYENWE ANYỊ achọghị ihu ihe ọbụla na-adịghị mma nʼanya, ka ọ ghara ịlaghachi azụ iso gị.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.