Diuteronomi 16:15 BIU

[15] A ga-eme mmemme a nye ONYENWE ANYỊ Chineke gị ụbọchị asaa nʼebe ahụ ONYENWE ANYỊ nʼonwe ya họpụtara. Nʼihi na ONYENWE ANYỊ Chineke gị ga-agọzi ihe ubi gị niile, gọziekwa akaọrụ gị niile, ime ka ọṅụ gị zuo oke.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.