Diuteronomi 16:1 BIU

[1] Debe ọnwa Abib iche maka ime Mmemme Ngabiga ONYENWE ANYỊ Chineke gị, nʼihi na ọ bụ nʼọnwa Abib ka ONYENWE ANYỊ Chineke gị mere ka i si nʼala Ijipt pụta nʼabalị.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.