Diuteronomi 14:24 BIU

[24] Ọ bụrụ na ebe ONYENWE ANYỊ họpụtara dị anya, ọ bụrụkwa na ONYENWE ANYỊ Chineke gị agọziela gị ruo na ị pụghị ibu otu ụzọ nʼụzọ iri gị gaa nʼebe ahụ (nʼihi na ebe ahụ ONYENWE ANYỊ họpụtara dị anya),

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.