Diuteronomi 14:2 BIU

[2] Nʼihi na onye dị nsọ ka ị bụ nye ONYENWE ANYỊ Chineke gị. Ọ bụkwa gị ka ONYENWE ANYỊ họọrọ site na ndị niile nọ nʼelu ụwa, ị bụ ihe oke ọnụahịa nye ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.