2 Ihe e mere 2:12 BIU

[12] Hiram kwukwara sị, “Otuto dịrị ONYENWE ANYỊ, bụ Chineke Izrel. Onye kere eluigwe na ụwa. Onye nyere Devid, bụ eze, nwa nwere nghọta na akọnuche dị otu a, iwuru ONYENWE ANYỊ ebe obibi, na iwukwa ụlọeze nke aka ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.