2 Ihe e mere 20:22 BIU

[22] Mgbe ndị Juda malitere ịbụ abụ na ito otuto, ONYENWE ANYỊ cheere ndị agha Amọn na nke ndị Moab, na ndị nke si nʼugwu Sia nʼụzọ, merie ha.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.