2 Ihe e mere 1:6 BIU

[6] Solomọn jere nʼebe ịchụ aja ahụ e ji bronz kpụọ, nke dị nʼihu ONYENWE ANYỊ, nʼime ụlọ nzute, jiri anụ ụlọ ọnụọgụgụ ha dị otu puku chụọ aja nsure ọkụ nʼelu ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.