2 Ihe e mere 1:5 BIU

[5] Ebe ịchụ aja bronz ahụ Bezalel nwa Uri, nwa Hua wuru dịkwa na Gibiọn, nʼihu ụlọ nzute ONYENWE ANYỊ. Solomọn na ọgbakọ ahụ na-ajụta ya ase nʼebe bronz ahụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.