1 Ihe e mere 29:9 BIU

[9] Ndị Izrel niile ṅụrịrị ọṅụ nʼihi otu ndịisi ha jiri wepụta obi nye onyinye, nʼihi na ha ji ọṅụ na obi ha niile nye ONYENWE ANYỊ onyinye. Eze Devid nʼonwe ya ṅụrịkwara ọṅụ nke ukwuu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.