1 Ihe e mere 29:22 BIU

[22] Emesịa, ha jiri ọṅụ rie oriri, ṅụkwaa ihe ọṅụṅụ nʼihu ONYENWE ANYỊ. Ha nọkwa nʼebe ahụ nabata Solomọn, nwa Devid dịka eze nke ugboro abụọ, teekwa ya mmanụ nʼihu ONYENWE ANYỊ ka ọ bụrụ onye ọchịchị. Ha mekwara Zadọk onye nchụaja.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.