1 Ihe e mere 29:20 BIU

[20] Mgbe ahụ, Devid gwara ndị Izrel okwu sị, “Toonu ONYENWE ANYỊ Chineke unu!” Ha niile toro ONYENWE ANYỊ Chineke nna ha, kpọọ isiala nye Onyenwe anyị na eze.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.