1 Ihe e mere 29:11 BIU

[11] Gị onwe gị, ONYENWE ANYỊ nwe ịdị ukwu, na ike, na ịma mma, na ugwu eze, na ebube, nʼihi na ihe niile nʼeluigwe na nʼụwa bụ nke gị. Gị onwe gị, ONYENWE ANYỊ nwe alaeze. Gị kwa ka e buliri elu dịka onye na-achị isi nʼelu ihe niile.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.