Zekaraya 9:14 BIU

[14] Mgbe ahụ, ONYENWE ANYỊ ga-egosi onwe ya nʼebe dị elu karịa ha, àkụ ya ga-efekwa dịka amụma. Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ ga-afụ opi ike, ọ ga-azọkwa ije nʼoke ifufe nke si na ndịda.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.