Zekaraya 8:21 BIU

[21] Ndị bi nʼotu obodo ga-ejekwa nʼobodo ọzọ, sị, ‘Ka anyị jee na-atụfughị oge gaa rịọọ ONYENWE ANYỊ arịrịọ, ka anyị chọọnụ ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile. Mụ onwe m na-ejekwa.’

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.