Zekaraya 3:2 BIU

[2] ONYENWE ANYỊ sịrị ekwensu, “ONYENWE ANYỊ basiere gị mba ike, gị ekwensu. ONYENWE ANYỊ, onye họpụtara Jerusalem, basiere gị mba ike. Nwoke a, ọ bụghị ọlọkọ ọkụ na-ere ere, nke e si nʼime ọkụ gụpụta?”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.