Zekaraya 2:11 BIU

[11] “Nʼụbọchị ahụ, ọtụtụ mba dị iche iche ga-adịnyere ONYENWE ANYỊ, bụrụkwa ndị nke m. Aga m ebi nʼetiti gị, ị ga-amatakwa na ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile zitere m ka m bịakwute gị.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.